Áká
Appearance
Áká
![](http://chped.net/https/upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/9/92/Gray1234.png/150px-Gray1234.png)
![](http://chped.net/https/upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/8f/Tupaia_cf_javanica_050917_manc.jpg/220px-Tupaia_cf_javanica_050917_manc.jpg)
Aka ahu bu mkpagara-ahu adiji enwere he. Ndi mmadu ma ndi anumanu nke ana-kpo primates nwere aka abuo, aka nke aka-nri ma aka-ikpa. Aka anyi kwesiri nwe mkpisi-aka ru ise. Mgbe ufodu, onye mmadu nwere ike inwe aka nke gbajiri n'eweghi mkpuru-aka ruru ise. Mgbe ufodi, anumanu nke enweghi aka ne nwe onu wo jide he.
Leekwaa ihe ndị ozo[dezie | dezie ebe o si]
![]() |
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Áká (Hand). |