Esan South-East
Appearance
Esan South-East
mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Edo ![]() |
nhazi ọnọdụ | 6°39′35″N 6°22′56″E, 6°35′12″N 6°28′33″E, 6°37′17″N 6°29′35″E ![]() |
![](http://chped.net/https/upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/9/97/Esan_South_East_Roundabout%2C_Ubiaja%2C_Edo_state.jpg/220px-Esan_South_East_Roundabout%2C_Ubiaja%2C_Edo_state.jpg)
Esan South East bụ ọchịchị ime obodo na steeti Edo, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Ubiaja .
Ọ nwere mpaghara 1,306 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 167,721 na ngụkọ 2006.
Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 311. [1]
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.
Ulo nzipu ozi ya na ihe osise okpuru ochichi