Jump to content

Musa Mohammed Sada

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Musa Mohammed Sada
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoSada Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya25 Febụwarị 1957 Dezie
Ebe ọmụmụMani Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye na-ese ụkpụrụ ụlọ, administrator Dezie
Ọkwá o jiMinister of Mines and Steel Development, Minister of Mines and Steel Development Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Ahmadu Bello Dezie
ogo mmụtaMaster of Science, Bachelor of Science, Master nke Nchịkwa Azụmaahịa Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

A họpụtara Architect Musa Mohammed Sada (a mụrụ n'ụbọchị nke 25 n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1957) dịka Mịnịsta na-ahụ maka Ngwuputa na mmepe ígwè na 6 n'ọnwa Eprel n'afọ 2010, mgbe onye isi oche Goodluck Jonathan kwupụtara kabinet ọhụrụ ya.[1]

A mụrụ Sada na February 25, 1957 na Mani, Katsina State . Ọ gara Mahadum Ahmadu Bello (ABU), Zaria ebe o nwetara B.SC na 1982 na M.Sc na Architecture na 1984. O nwetara MBA na ABU n'afọ 1998. Ọ rụrụ ọrụ dịka ọkachamara na-ewu ụlọ ruo mgbe a họpụtara ya Kọmishọna na-ahụ maka ọrụ, ụlọ na njem maka Katsina Steeti n'afọ 2007.[2]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ministers - the Profiles (ii). ThisDay (8 April 2010). Retrieved on 2010-04-14.
  2. Golu Timothy (10 April 2010). New Ministers: Jonathan’s Cabinet In Focus. Leadership. Archived from the original on 13 April 2010. Retrieved on 2010-04-14.