Okehi
Appearance
Okehi
mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Kogi ![]() |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 ![]() |
nhazi ọnọdụ | 7°42′0″N 6°18′0″E ![]() |
![Map](https://maps.wikimedia.org/img/osm-intl,a,7.7,6.3,300x300.png?lang=ig&domain=ig.wikipedia.org&title=Okehi&revid=92284&groups=_556c072e52d18eb34374bfb37a260ce98597d770)
Okehi bụ ọchịchị ime obodo dị na Kogi Steeti, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Obangede. Ọ nwere mpaghara 661 km 2 na ọnụ ọgụgụ ndị mmadụ dị Puku narị iri iteghete na iteghete, narị iteghete na iri iteghete ná iteghete na ngụkọ nke afọ 2006. [1]
Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị abụọ na iri isii na anọ. [2]
Edensibia[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ HASC, population, area and Headquarters Statoids
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on October 7, 2009. Retrieved on 2009-10-20.