Paschaline Alex Okoli
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
Aha ọmụmụ | Paschaline Alex Okoli ![]() |
Aha enyere | Paschaline ![]() |
aha ezinụlọ ya | Okoli ![]() |
Ebe ọmụmụ | Naijiria ![]() |
Dị/nwunye | single person ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | omee ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Imo State University ![]() |
ogo mmụta | Bachelor of Arts ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2010 ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ihe nkiri | Jenifa's Diary, College Girl ![]() |
Ihe nrite | City People Entertainment Awards ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Paschaline Alex Okoli bụ onye na-eme ihe nkiri na Naijiria amara ofuma maka aha ya bu Cordelia na ihe nkiri Jenifa's Diary.
Mmalite ndu na mmuta[dezie | dezie ebe o si]
Paschaline bu onye Anambra steeti, Orumba south lokal gọọmenti. Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum steeti Imo ebe o nwetara nzere na French[1]
Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]
Ọ bido ọrụ ihe nikiri ya n'afo 2010 na ihe nkiri akpọrọ Definition Of Love[2] mana nnukwu oganihu biara ya mgbe ọ mere dika Cordelia[3][4] na ihe nkiri jenifa's diary nke Funke Akindele kere.
Onyinye na nhoputa[dezie | dezie ebe o si]
A họpụtara Paschaline maka onyinye nke Nwaanyị ohuru ihe nkiri ya kacha mma nke afọ (Bekee).
Esemokwu[dezie | dezie ebe o si]
Paschaline, kwuru na ya nwere ike ịgba ọtọ ma ọ bụrụ na ọrụ e nyere ya chọrọ ka o mee ya na ọ bụrụ na ego a ga-enye ya dị mma. [5] [6] [7] [8] Agbanyeghị na n'ọtụtụ mba ụwa, nke a anaghị abụkarị esemokwu mana na obodo Naịjirịa ọ na-abụkarị ihe di iche.
Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Actress Paschaline Alex Okoli celebrates her birthday with raunchy photos. (en-US).
- ↑ mybiohub. Paschaline Alex Okoli Biography | MyBioHub.
- ↑ Complete List of Jenifa's Diary Cast Full Names, Profile & Celebrities Featured - Jenifa's Diary Full Series Download Links, Casts and Spoilers. (en-US). Archived from the original on 2017-09-06. Retrieved on 2020-11-05.
- ↑ I can act nude – Cordelia of Jenifa’s Diary | National Pilot Newspaper (en-US).
- ↑ ""I Can Go Nude For A Movie"- Actress Paschaline Alex Okoli (Video)", GistReel, 2017-09-04. (in en-US)
- ↑ "[E!News Paschaline Alex Okoli: I Can Go Nude For A Movie Depending On The Amount]", IJEBULOADED, 2017-09-04. (in en-US)
- ↑ ""I can go nude for a movie" — Actress Paschaline Alex Okoli - NAIJAXTREME", NAIJAXTREME, 2017-09-04. (in en-US)
- ↑ "Actress Paschaline Alex Okoli Talks Acting Nude Scenes", Realchannel65, 2017-09-05. (in en-US)
Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]
Paschaline Alex Okoli Instagram Page
Òtù:Ndị Igbo