Jump to content

Paul Farthing

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Paul Farthing (April 12, 1887 - December 2, 1976) bụ onye ọka iwu America.

Amuru ya na Odin, Illinois, Farthing kpuru isi na Ihe mbere de nke okporo uzo mgbe odi afo iri na abuo. O mechara nweta nzere bachelọ ya na Mahadum McKendree na 1909 na nzere iwu ya na Machịum Illinois Law School. Farthing rụrụ ọrụ iwu na East St. Louis, Illinois.[1] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi na chancery nke ụlọ ikpe obodo na East St. Louis, Illinois na dị ka onye ọka ikpe St. Clair County, Illinois. Site na 1933 ruo 1942, Farthing jere ozi na Ụlọikpe Kasị Elu nke Illinois ma site na 1937 ruo 1938, jere ozi dị ka onye isi ikpe nke Ụlọikpe Kasụ Elu nke Illinois. Farthing nwụrụ na Belleville, Illinois.[2][3]

  1. Wieck. "A Blind Man's Plea", The American Guardian, 1928-10-26, pp. 2. Retrieved on 2022-07-04.
  2. Illinois Supreme Court-Justice Paul Farthing
  3. 'Undaunted by Blindness,' second edition, Clifford E. Olstrom, Perkins School for the Blind: 2011, Biographical Sketch of Paul Farthing